Godwin Nogheghase Obaseki


 

Godwin Nogheghase Obaseki
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoGodwin Nogheghase Obaseki Dezie
Aha ọmụmụGodwin Nogheghase Obaseki Dezie
Aha enyereGodwin Dezie
aha ezinụlọ yaObaseki Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Julaị 1957 Dezie
Ebe ọmụmụBenin City Dezie
Asụsụ obodoEdo Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Edo, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiGovernor of Edo State Dezie
ebe agụmakwụkwọPace University, Columbia University, University of Ibadan Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress Dezie
agbụrụEdo people Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Godwin Nogheghase Obaseki (amụrụ na 1 Julaị 1957) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego Naijiria bụ Gọvanọ nke Edo Steeti ugbu a. A họpụtara ya dịka gọvanọ n'okpuru ikpo okwu nke All Progressive Congress (APC) n'afọ 2016 ebe ọ meriri Maazị Osagie Ize-Iyamu nke PDP ma ṅụọ iyi dị ka gọvanọ na 12 Nọvemba 2016.[1][2][3][4] Tupu ọ bụrụ gọvanọ, ọ rụrụ ọrụ dị ka onyeisi oche nke Edo State Economic and Strategy Team nke onye bụbu Gọvanọ Adams Oshiomole meghere na Machị 2009.[5]

Obaseki nwere akara ugo mmụta na Finance na International Business, ọ bụkwa Fellow nke Chartered Institute of Stock Brokers, Nigeria.[6][7]

Obaseki jere ozi dị ka onye isi oche nke ọtụtụ ụlọ ọrụ onwe gụnyere Afrinvest.[6][8][9] Ọ bụ onye natara onyinye nke Nigerian Union of Teachers (NUT) maka Gọvanọ kachasị mma n'afọ n'ọnwa Ọktoba 2019. [1]

  1. About. Godwin Nogheghase Obaseki, Governor Edo State. Archived from the original on 1 June 2023. Retrieved on 6 October 2021.
  2. INEC Declares Godwin Obaseki Winner Of Edo Governorship Election • Channels Television (29 September 2016). Retrieved on 29 September 2016.
  3. Tony (12 November 2016). Obaseki promises well-being of Edo people - Vanguard News. Vanguardngr.com. Retrieved on 1 July 2017.
  4. Mr Godwin Obaseki Archives (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2022-03-01.
  5. Enogholase (19 March 2009). Nigeria: Oshiomhole Inaugurates Economic Team. Retrieved on 29 September 2016.
  6. 6.0 6.1 Godwin Obaseki: Executive Profile & Biography. bloomberg.com. Retrieved on 9 September 2016.
  7. Dorman Long Engineering. Archived from the original on 2020-11-04. Retrieved on 2023-09-29.
  8. Hayford Alile Foundation. Archived from the original on 2017-01-16. Retrieved on 2023-09-29.
  9. Board of Directors. Archived from the original on 2020-10-20. Retrieved on 2023-09-29.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy